Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Okwu Grik a sụgharịrị “mụrụ naanị ya” bụ monogenes. Otú otu akwụkwọ si kọwaa ya bụ “naanị otu, . . . ihe a na-enweghị ụdị ya ọzọ ma ọ bụ ihe na-enweghị oyiri.”—A Greek-English Lexicon of the New Testament and Other Early Christian Literature, peeji nke 658.