Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b O nwere ike ịbụ na akwụkwọ ndị e si n’ike mmụọ nsọ dee, ndị dị n’oge Joshụa bụ akwụkwọ ise Mosis dere, ya bụ, (Jenesis, Ọpụpụ, Levitikọs, Ọnụ ọgụgụ na Diuterọnọmi), akwụkwọ Job, nakwa otu abụ ma ọ bụ abụ abụọ dị n’akwụkwọ Abụ Ọma. Akwụkwọ ndị a dịkwa na Baịbụl anyị niile nwere taa.