Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Na Baịbụl, mmehie bụ ihe ọ bụla mmadụ mere ma ọ bụ ihe ọ bụla mmadụ chere n’obi ya nke megidere iwu Chineke. Ihe mmadụ kwesịrị ime ọ na-emeghị bụkwa mmehie. (1 Jọn 3:4) Gụọ isiokwu bụ “Gịnị Bụ Mmehie?”