Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A rụrụ ihe ndị e ji mepụta ihe nkiri ahụ bụ́ Nehemaya: “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu E Wusiri Ike” tupu ọrịa koronavaịrọs akpawa mkpamkpa n’ụwa. N’oge ahụ, e kwuwebeghị ka ndị mmadụ ghara ịna-anọ ibe ha nso.