Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe ọ bụla mmadụ si na JW Library were na-efu obere ego. Dị ka ihe atụ, n’afọ gara aga, anyị mefuru ihe karịrị otu nde dọla na narị puku ise ($1.5 million) [ya bụ, ihe dị ka narị nde naịra isii na iri nde abụọ na anọ, na narị puku abụọ na iri puku asaa (₦624,270,000)] iji mee ka ndị mmadụ nwee ike iwere ihe na jw.org nakwa JW Library, nakwa ka ha nọrọ ebe ndị ahụ lee vidio. Ma, ego ahụ ebughị ibu ma e jiri ya tụnyere ego ole a gaara eji bie akwụkwọ, mepụta CD na DVD, ma buga ha ebe dị iche iche.