Ọgọst 8 Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a N’ihi Gịnị Ka Ọtụtụ Ndị Ji Nwee Mmasị ná Mgbaasị? Ihe Mere I Ji Kwesị Izere Mgbaasị Asụsụ—Ihe Njikọ na Ihe Mgbochi nke Nkwurịta Okwu È Kwesịrị Igosipụta Mwute? Ị̀ Maara? Okpete—Ahịhịa Kasịnụ n’Ahịhịa Nile Oge Ò Ruwo Ịzụta Àkwà Ọhụrụ? Ịchọ Ahụ Mma—Mkpa Ọ Dị Iji Ezi Uche Mee Ihe Olee Otú M Pụrụ Isi Nwee Ihe Ịga nke Ọma Mgbe M Nọ ná Mba Ọzọ? Patmọs—Àgwàetiti nke Apọkalips Ikiri Ụwa Eziokwu E Zochiri Ruo Afọ 50—n’Ihi Gịnị? Ịzụlite Ụmụaka Ịkpa Ezi Àgwà—n’Ụzọ Dị Aṅaa?