Septemba Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Septemba 2018 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Septemba 3-9 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 1-2 Jizọs Arụọ Ọrụ Ebube Mbụ Ya Septemba 10-16 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 3-4 Jizọs Ezie Nwaanyị Sameria Ozi Ọma OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ịmalite Mkparịta Ụka Ga-eme Ka Anyị Zie Mmadụ Ozi Ọma Septemba 17-23 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 5-6 Buru Ezi Ihe n’Obi Na-eso Jizọs OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ E Nweghị Ihe Ọ Bụla Lara n’Iyi Septemba 24-30 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 7-8 Jizọs Nyere Nna Ya Otuto OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Na-adị Umeala n’Obi ma Na-egosikwa na Ịma Ebe Ike Gị Ruru Ka Jizọs