Nọvemba Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Nọvemba-Disemba 2023 Nọvemba 6-12 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE “Ọ Bụrụ na Mmadụ Anwụọ, Ọ̀ Ga-adị Ndụ Ọzọ?” OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ ‘Wepụta Ihe Ị Ga-enye’ Nọvemba 13-19 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Elifaz Gosiri Otú Anyị Na-ekwesịghị Isi Na-akasi Ndị Ọzọ Obi Nọvemba 20-26 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Agbahapụkwala Ụmụnna Gị OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ndokwa E Mere Maka Ịkasi Ndị Nọ na Betel Obi Nọvemba 27–Disemba 3 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ọ Bụghị Inwe Akụnụba Na-egosi na Mmadụ Bụ Onye Ezi Omume OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ “Ka Ihe Ndị Dị Ugbu A Ju Unu Afọ” Disemba 4-10 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE “È Nwere Uru Mmadụ Ga-abara Chineke?” OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ndị Mụrụ Ụmụ, Na-akụzirinụ Ụmụaka Unu Otú Ha Ga-esi Na-eme Chineke Obi Ụtọ Disemba 11-17 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ọ Bụghị Iwu na Anyị Ga-ezu Okè Tupu Anyị Ejisie Chineke Aka Ike OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú Ihe Anyị Na-eche Si Gbasa Ijisi Chineke Aka Ike Disemba 18-24 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ì Nwere Aha Ọma Ka Job? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ihe Ndị M Ga Na-eme Ka Ndị Jehova Nọgide Na-enwe Aha Ọma Disemba 25-31 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Otú Job Si Zere Omume Rụrụ Arụ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ihe Mere Ile Ndị Gba Ọtọ Ji Bụrụ Ihe Ọjọọ MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta