Julaị Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Julaị-Ọgọst 2023 Julaị 3-9 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE “Unu Akwụsịla Ọrụ Ahụ A Na-arụ” OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ ‘Ịgbachitere Ozi Ọma na Iji Ihe Iwu Kwuru Akwado Izisa Ozi Ọma’ Julaị 10-16 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Àgwà Ọma Ezra Mere Ka E Too Jehova Julaị 17-23 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ahụhụ Nnupụisi Na-akpata Julaị 24-30 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE “Ozugbo Ahụ, M Kpere Ekpere” Julaị 31–Ọgọst 6 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ì Chere na Ị Karịala Ịrụ Ọrụ E Ji Ike Ọkpụkpụ Aka Arụ? Ọgọst 7-13 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Nehemaya Chọrọ Ijere Ndị Ọzọ Ozi, Ọ Bụghị Ka Ndị Ọzọ Jeere Ya Ozi OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ha Na-agbasi Mbọ Ike Ka Ha Nwee Ike Ijere Anyị Ozi Ọgọst 14-20 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu A Rụsiri Ike” OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ị Ga-emeli Ka Ezinụlọ Unu Na-enwekwu Obi Ụtọ Ọgọst 21-27 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ha Hapụrụ Ihe Ụfọdụ Maka Jehova OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Olee Ihe Ndị I Kpebiri Ime n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme na Septemba Iji Gwa Ndị Mmadụ Gbasara Alaeze Chineke Ọgọst 28–Septemba 3 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Gosi na Ị Na-akwado Jehova Mgbe Ị Na-ahọrọ Ndị Gị na Ha Ga-abụ Enyi OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Na-egosi Ndị Ọzọ Ịhụnanya Pụrụ Iche Otú Jehova Na-eme MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta