Ọktoba 15 Ndị Mmụọ Ọjọọ Hà Nọ n’Ọrụ? Setan Ọ̀ Bụ Onye A Kọrọ n’Akụkọ Ifo Ka Ọ̀ Bụ Ajọ Onye Dị Adị? “Na-eguzogidenụ Ekwensu” Jehova Na-eche Banyere Unu Oge Ịṅụrị Ọṅụ n’Ógbè Balkan Ịzụlite Ụmụ n’Ala Ọzọ—Ihe Ịma Aka na Ụgwọ Ọrụ Ndị Dị na Ya Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ Ndị Kraịst Hà Kwesịrị Ịdị Na-ekwo Ekworo? “Mara Ihe n’Ikpeazụ Gị” Ọ̀ Ga-amasị Gị Ka Mmadụ Bịa na Nke Gị?