Disemba 1 Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A Ihe Ndị Mmadụ Na-atụ Anya Ya n’Oge Krismas Icheta Jizọs Kraịst Obi Ụtọ Anyị Na-enweta Ma Anyị Nye Ndị Ọzọ Onyinye Inyere Ndị Nọ ná Mkpa Aka Oge Ndị Ezinụlọ Ji Anọrị ‘Ka Udo Dịrị Ndị Chineke Meere Amara’ Ha Achọpụtala Ihe Bara Uru Karịa Krismas Gịnị Mere Ụfọdụ Ndị Anaghị Agba Krismas? Aha Gị Ọ̀ Dị ‘n’Akwụkwọ Ncheta’ Chineke? M Mechara Nwere Onwe M Gịnị Mere Chineke Ji Zite Jizọs n’Ụwa? Ì Kweere na Ị Dịbuola Ndụ? Ị̀ Maara? Gịnị Bụ Ihe A M Koteere Onwe M? Ihe Ntecha Ndị E Nwere n’Oge Baịbụl “Ihe A gba N’aka E Jighị Enyo Ele ya” Jotam Nọgidere Na-efe Chineke n’Agbanyeghị na Nna Ya Kwụsịrị Ife Chineke Peeji nke Iri Atọ na Abụọ Ọ̀ Ga-amasị Gị Ka Mmadụ Bịa na Nke Gị?