Mach Nke A Na-amụ Amụ Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 9 Ị̀ Dịla Njikere Inyefe Jehova Onwe Gị? ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 10 “Na-eso” Jizọs ma I Mechaa Baptizim ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 11 Ị Ga-anọsili Ike n’Ofufe Jehova n’Agbanyeghị Ihe Ndị Wutere Gị ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 12 Zere Ọchịchịrị, Nọrọ n’Ìhè ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 13 Otú Obi Ga-esi Sie Gị Ike na Ihe Gị Masịrị Jehova IHE BAỊBỤL KWURU Ịgbaghara Mmehie Tupu Jizọs Ejiri Ndụ Ya Chụọ Àjà