Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Onyinye Afọ Ofufo Iji Kwalite Ofufe Dị Ọcha
    Ụlọ Nche—1999 | Nọvemba 1
    • Ụmụ Israel nwere ihe zuru nnọọ ezu isi na ya nye onyinye mmesapụ aka ndị dị otú ahụ. Cheta na mgbe ha hapụrụ Ijipt, ha weere ihe ọlaedo na nke ọlaọcha, tinyere ọtụtụ uwe. N’ezie, “ha [napụrụ] ndị Ijipt ihe ha.”a (Ọpụpụ 12:35, 36) Na mbụ, ụmụ Israel ejiwo ọchịchọ obi ha nyefusịa ọla ha iji kpụọ arụsị maka ofufe ụgha. Hà ga-egosi otu ụdị ọchịchọ ahụ n’inye onyinye iji kwalite ezi ofufe?

  • Onyinye Afọ Ofufo Iji Kwalite Ofufe Dị Ọcha
    Ụlọ Nche—1999 | Nọvemba 1
    • a Nke a abụghị izu ohi. Ụmụ Israel rịọrọ ndị Ijipt maka onyinye, ha jikwara obi ha nye ha ya. E wezụga nke ahụ, ebe ọ bụ na ndị Ijipt ekwesịghịdị ime ụmụ Israel ohu ha, ha ji ndị Chineke ụgwọ maka afọ nile ha jiri rụọrọ ha ọrụ ike.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya