Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Israel nke Chineke” na “Oké Ìgwè Mmadụ” Ahụ
    Ụlọ Nche—1995 | Julaị 1
    • 8 Israel, mgbe ha kwesịrị ntụkwasị obi, nakweere ọkaaka Jehova ma nabata ya dị ka Eze ha. (Aịsaịa 33:22) Otú a, ha bụ alaeze. Ma, dị ka e mesịrị kpughee, nkwa banyere “alaeze” ga-apụta ọbụna ihe karịrị nke ahụ. Ọzọkwa, mgbe ha rubere isi n’Iwu Jehova, ha dịrị ọcha, nọpụ iche site ná mba ndị dị gburugburu ha. Ha bụ mba dị nsọ. (Deuterọnọmi 7:5, 6) Hà bụ alaeze ndị nchụàjà? Eem, n’Israel e doro ebo Livaị iche maka ije ozi ụlọ nsọ, n’ime ebo ahụkwa e nwere usoro ndị nchụàjà Livaị. Mgbe e hiwere Iwu Mosis, e weere ndị ikom bụ́ ndị Livaị dị ka ihe mgbanwere nke nwa mbụ nke ezinụlọ ọ bụla na-abụghị nke Livaị.a (Ọpụpụ 22:29; Ọnụ Ọgụgụ 3:11-16, 40-51) Otú a, ezinụlọ ọ bụla n’Israel bụ, dị ka a pụrụ ikwu ya, nke a nọchitere anya ya n’ije ozi ụlọ nsọ. Nke a bụ ókè mba ahụ pụrụ ịbịarukarịsị nso n’ịbụ òtù ndị nchụàjà. Ka o sina dị, ha nọchitere anya Jehova n’ihu mba nile. Onye ala ọzọ chọrọ ife ezi Chineke ahụ aghaghị ime otú ahụ site n’isonyere Israel.—2 Ihe Emere 6:32, 33; Aịsaịa 60:10.

  • “Israel nke Chineke” na “Oké Ìgwè Mmadụ” Ahụ
    Ụlọ Nche—1995 | Julaị 1
    • a Mgbe e hiwere usoro ndị nchụàjà nke Israel, a gụrụ ụmụ ndị ikom mbụ nile nke ebo Israel nile na-abụghị ndị Livaị na ndị ikom nile nke ebo Livaị ọnụ. E nwere 273 ụmụ mbụ karịa ndị ikom Livaị. N’ihi ya, Jehova nyere iwu na e kwesịrị ịkwụ shekel ise maka nke ọ bụla n’ime 273 ahụ dị ka ihe mgbapụta maka ọnụ ọgụgụ ahụ gafere agafe.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya