Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Ebe Ị Gara Ka M Ga-aga”
    Ụlọ Nche—2012 | Julaị 1
    • N’ihi ya, ha abụọ sooro gawa Betlehem. Otu akwụkwọ kwuru na o nwere ike ịbụ na njem ahụ were ha ihe dị ka otu izu. Ma, o doro anya na mgbe ha na-aga, onye nke ọ bụla kasiri ibe ya obi.

  • “Ebe Ị Gara Ka M Ga-aga”
    Ụlọ Nche—2012 | Julaị 1
    • Ụmụ nwaanyị abụọ ahụ mechara rute Betlehem. Betlehem dị ihe dị ka kilomita iri ma e si n’ebe ndịda Jeruselem gawa ya. O yiri ka à ma Neomi na ezinụlọ ya ama n’obere obodo ahụ n’ihi na ozugbo Neomi rutere, akụkọ gazuru obodo ahụ niile na ọ lọtala. Ụmụ nwaanyị obodo ahụ lere ya anya, jụọ, sị, “Onye a ọ̀ bụ Neomi?” Ọ ga-abụ na ahụhụ niile Neomi tara na Moab emeela ka ọ ghara ịdịkwa otú ọ dịbu; otú ihu ya na ahụ́ ya dịzi gosiri na ọ taala ezigbo ahụhụ.—Rut 1:19.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya