Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nwoke Obi Jehova Nabatara
    Ụlọ Nche—2011 | Septemba 1
    • Ọrụ ịzụ atụrụ adịghị mfe. E nwere ọtụtụ ihe nwere ike imerụ onye na-arụ ya ahụ́. Otu oge Devid nọ n’ugwu ahụ na-azụ atụrụ, ọdụm bịara buru otu atụrụ ya, anụ ọhịa bea bịakwara buru otu.a Nwa okoro a na-anaghị atụ ụjọ chụrụ anụ ọhịa ndị ahụ ọsọ, gbuo ha ma napụta atụrụ ya n’ọnụ ha. (1 Samuel 17:34-36) O nwere ike ịbụ n’oge a Devid na-azụ atụrụ ka ọ mụtara ịgba èbè. Obodo ndị ebo Benjamin adịghị anya n’obodo Devid. E ji ịgba èbè mara ebo Benjamin, “onye ọ bụla n’ime [ndị agha] ha na-eji nkume agbata ihe há ka otu ntutu isi, ha adịghị agbajọ.” Ọ bụkwa otú a ka Devid si agba èbè.—Ndị Ikpe 20:14-16; 1 Samuel 17:49.

  • Nwoke Obi Jehova Nabatara
    Ụlọ Nche—2011 | Septemba 1
    • a E nwere anụ ọhịa bea ndị na-acha nchara nchara ná mba Siria. Ebe a na-ahụkarịbu ha bụ n’Izrel na obodo ndị gbara ya gburugburu. Ha na-ebu ezigbo ibu. Ha na-adị ihe dị ka otu narị kilogram na iri anọ n’arọ, otu n’ime ha nwekwara ike iji aka ya nkịtị kụgbuo mmadụ. O nwere mgbe ọdụm juru eju n’Izrel. Aịzaya 31:4 kwuru na ọ bụrụ na “nwa ọdụm tojuru etoju” anọrọ n’elu anụ ọ dọgburu, a kpọkọtagodị “ndị niile na-azụ atụrụ” ka ha chụpụ ya, ha agaghị achụpụli ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya