Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọ Kpara Àgwà Onye Nwere Ezi Uche
    Ṅomie Okwukwe Ha
    • 12 O were ezigbo iwe. Mgbe nwa okorobịa ahụ e kwuru okwu ya ná mmalite na-akọrọ Abigel ihe merenụ, o kwuru na Nebal “kpọrọ ha iyi.” Nebal, onye aka ntagide, kwuru na ndị ahụ bịara ka ya nye ha achịcha, mmiri, na anụ ya chọrọ inye ndị na-arụrụ ya ọrụ. Ọ kparịrị Devid, sị na o nweghị uru ọ bara, sịkwa na ọ bụ ohu gbapụrụ n’aka nna ya ukwu. O nwere ike ịbụ na otú Nebal si were Devid bụ otú Sọl sikwa were Devid. Sọl kpọrọ Devid asị. Ma Nebal ma Sọl ewereghị Devid otú Jehova si were ya. Chineke hụrụ Devid n’anya ma were ya ka eze ga-achị Izrel n’ọdịnihu, ọ bụghị ka ohu gbapụrụ n’aka nna ya ukwu.—1 Sam. 25:10, 11, 14.

  • Ọ Kpara Àgwà Onye Nwere Ezi Uche
    Ṅomie Okwukwe Ha
    • 14. (a) Olee otú Abigel si malite ịgba mbọ ka o mezie ihe ọjọọ ahụ Nebal mere? (b) Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’otú ahụ Nebal na Abigel si dị iche? (Gụọ ihe e dere n’ala ala.)

      14 Anyị nwere ike ịsị na Abigel amalitela ịgba mbọ ka o mezie ihe ọjọọ ahụ di ya mere. Abigel emeghị ka di ya. Kama nke ahụ, o gere nwa okorobịa ahụ bịara ịgwa ya okwu ntị. Nwa okorobịa ahụ gwara Abigel ihe mere ya na-achọghị ịgwa Nebal okwu. Ọ sịrị: “Ọ bụ onye na-abaghị n’ihe nke na o siri ike ịgwa ya okwu.”c (1 Sam. 25:17) Ọ dị mwute na otú onwe Nebal si ebu ya isi mere na o nweghị onye ọ na-ege ntị. Ọtụtụ ndị taa na-emekwa okomoko ka Nebal. Ma, nwa okorobịa ahụ maara na Abigel adịghị otú ahụ. Ọ bụ ya mere o ji gaa kọsara ya nsogbu ahụ.

      Abigel emeghị ka di ya. Kama nke ahụ, o gere nwa okorobịa ahụ bịara ịgwa ya okwu ntị

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya