Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọ Kpara Àgwà Onye Nwere Ezi Uche
    Ụlọ Nche—2009 | Julaị 1
    • Olee otú ndị agha ahụ na-arụsi ọrụ ike si emeso ndị ọzụzụ atụrụ ahụ? Ọ gaara adịrị ha mfe ịna-anwụrụ atụrụ ha site n’oge ruo n’oge, ma ha emeghị ụdị ihe ahụ. Kama nke ahụ, ha bụụrụ ìgwè atụrụ Nebal na ndị na-ejere ya ozi mgbidi gbaa gburugburu. (1 Samuel 25:15, 16) Ọ dị ọtụtụ ihe na-abụrụ ndị ọzụzụ atụrụ na atụrụ ha nsogbu. Anụ ndị na-eri ibe ha juru eju n’oge ahụ. Ókè Izrel n’ebe ndịda dịkwa nso n’ebe ahụ, n’ihi ya, ìgwè ndị ohi si mba ọzọ na-ezukarị ohi n’ebe ahụ.b

  • Ọ Kpara Àgwà Onye Nwere Ezi Uche
    Ụlọ Nche—2009 | Julaị 1
    • b Ọ ga-abụ na Devid weere ya na ichebe ndị nwe obodo ahụ na atụrụ ha bụ ọrụ ọ na-arụrụ Jehova Chineke. N’oge ahụ, ọ bụ nzube Jehova ka ụmụ ụmụ Ebreham, Aịzik, na Jekọb biri n’ala ahụ. N’ihi ya, ichebe ha ka ha ghara ịdaba n’aka ndị ohi si ala ọzọ bụ ozi dị nsọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya