Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Elaịja Ebulie Ezi Chineke ahụ Elu
    Ụlọ Nche—1998 | Jenụwarị 1
    • “Ọ̀ bụ gị bụ nke a, gị onye na-emekpa Israel ahụ?” ka Ehab jụrụ mgbe ọ hụrụ Elaịja. “Emekpaghị m Israel ahụ,” ka Elaịja ji anyaike zaghachi, “kama ọ bụ gị onwe gị, na ụlọ nna gị, n’ime nhapụ unu hapụworo ihe nile Jehova nyere n’iwu, i wee jesoo Bealim.” Mgbe ahụ Elaịja tụziri aka ka Israel nile zukọọ n’Ugwu Kamel, tinyere “ndị amụma Beal, ndị dị [narị mmadụ anọ na iri ise], na ndị amụma Ashera, ndị dị [narị mmadụ anọ].” Mgbe ahụ Elaịja gwara ìgwè mmadụ ahụ okwu, sị: “Ruo ole mgbe ka unu onwe unu ga na-arụgharị n’etiti ụzọ abụọ ndị a?a Ọ bụrụ na Jehova bụ Chineke, jesoonụ Ya: ọ bụrụ Beal, jesoonụ ya.”—1 Ndị Eze 18:17-21.

  • Elaịja Ebulie Ezi Chineke ahụ Elu
    Ụlọ Nche—1998 | Jenụwarị 1
    • a Ndị ọkà mmụta ụfọdụ na-atụ aro na ọ pụrụ ịbụ na Elaịja zoro aka n’egwú ememe okpukpe nke ndị na-efe Beal. A na-ahụ otu ụzọ ahụ nke isi jiri okwu bụ maka ‘ịrụgharị’ mee ihe ná 1 Ndị Eze 18:26 iji kọwaa egwú nke ndị amụma Beal.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya