Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Onye Amụma Oge Ochie nke Nwere Ozi Maka Oge A
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • 7. Kọwaa otú ọnọdụ dị na Juda n’oge Aịsaịa.

      7 Aịsaịa na ezinụlọ ya biri ndụ n’oge ọgba aghara n’akụkọ ihe mere eme nke Juda. Nsogbu ọchịchị zuru ebe nile, iri ngo merụrụ òtù ndị ikpe, omume ihu abụọ bibikwara ntọala okpukpe nke ọha mmadụ ahụ. Elu ugwu dị iche iche jupụtara n’ebe ịchụàjà nye chi ụgha dị iche iche. Ọbụna ụfọdụ n’ime ndị eze ya kwalitere ịgọ mmụọ. Dị ka ihe atụ, Ehaz abụghị nanị na ọ gbachiri nkịtị n’ikpere arụsị nke ndị ọ na-achị kama ya onwe ya tinyere aka na ya, na-eme ka nwa nke ya “gabiga n’ime ọkụ” n’ịchụ àjà nye chi ndị Kenean bụ́ Molek.b (2 Ndị Eze 16:3, 4; 2 Ihe E Mere 28:3, 4) Ihe a nile mekwara n’etiti ndị ha na Jehova nọ ná mmekọrịta ọgbụgba ndụ!—Ọpụpụ 19:5-8.

  • Onye Amụma Oge Ochie nke Nwere Ozi Maka Oge A
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • b Ụfọdụ na-ekwu na ‘ịgabiga n’ime ọkụ’ pụrụ nanị ịbụ ememe ime ka a dị ọcha. Otú ọ dị, n’ebe a o yiri ka nkebi ahịrịokwu ahụ ọ na-ezo aka n’àjà nkịtị. Ihe ịrụ ụka adịghị ya na ndị Kenean na ndị Israel si n’ezi ofufe dapụ jiri ụmụaka chụọ àjà.—Deuterọnọmi 12:31; Abụ Ọma 106:37, 38.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya