Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Onye Na-anụ Ekpere”
    Ụlọ Nche—2010 | Ọktoba 1
    • JEHOVA CHINEKE ọ̀ na-aza ekpere nke ndị ji obi ha niile na-efe ya? Ihe Baịbụl kọrọ banyere otu nwoke anyị na-amaghị ọtụtụ ihe banyere ya, nke aha ya bụ Jebez, na-egosi na Jehova bụ n’ezie “Onye na-anụ ekpere.” (Abụ Ọma 65:2) Akụkọ a dị mkpirikpi dị n’ebe nwere ike ịtụ ọtụtụ ndị n’anya—n’ihe ndekọ usoro ọmụmụ nke malitere akwụkwọ Ihe E Mere nke Mbụ. Ka anyị tụlee 1 Ihe E Mere 4:9, 10.

      Naanị ihe anyị maara banyere Jebez dị n’amaokwu abụọ ahụ. Amaokwu 9 kwuru na nne ya “gụrụ ya Jebez, sị: ‘M mụrụ ya n’ihe mgbu.’”a Olee ihe mere nne ya ji họrọ aha ahụ? Ihe mgbu o nwere mgbe ọ mụrụ nwa nwoke a ọ̀ karịrị nke ụmụ nwaanyị na-enwekarị mgbe ha na-amụ nwa? Ọ̀ ga-abụ na ọ bụ nwaanyị di ya nwụrụ, ya ana-ewute ya na di ya anọghị hụ nwa ọhụrụ ha? Baịbụl agwaghị anyị. Ma otu ụbọchị, a ga-enwe ihe ga-eme ka nwaanyị a jiri nnọọ nwa a mee ọnụ. O nwere ike ịbụ na ụmụnne Jebez bụcha ezigbo mmadụ, ma “Jebez [ghọrọ] onye a na-asọpụrụ karịa ụmụnne ya.”

  • “Onye Na-anụ Ekpere”
    Ụlọ Nche—2010 | Ọktoba 1
    • a Aha ahụ bụ́ Jebez si n’okwu nwere ike ịpụta “ihe mgbu.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya