Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ndụ Chineke Nyere Gị
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 2. Olee otú anyị ga-esi gosi Jehova na obi dị anyị ụtọ maka ndụ o nyere anyị?

      Jehova malitere ilekọta gị ozugbo a tụụrụ ime gị. Mmụọ nsọ mere ka Devid, bụ́ otu n’ime ndị fere Chineke, gwa ya, sị: “Ị hụdịrị m mgbe m na-akabeghị aka n’afọ nne m.” (Abụ Ọma 139:16) Jehova ji ndụ gị kpọrọ ezigbo ihe. (Gụọ Matiu 10:29-31.) Ezigbo iwe na-ewe ya ma e nwee onye kpachaara anya gbuo mmadụ, ma ọ bụdị gbuo onwe ya.a (Ọpụpụ 20:13) Ọ na-ewutekwa Jehova ma anyị na-eme ihe nwere ike ịta isi anyị ma ọ bụ na-eme ihe n’akpachapụghị anya nke nwere ike ime ka ndị ọzọ nwụọ. Ọ bụrụ na anyị akpachara anya ka ihe ọ bụla ghara ime anyị, jirikwa ndụ ndị ọzọ kpọrọ ihe, anyị na-egosi na obi dị anyị ụtọ maka ndụ Chineke nyere anyị.

  • Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ndụ Chineke Nyere Gị
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • a Jehova ejighị ndị obi gbawara egwu egwu. (Abụ Ọma 34:18) Ọ na-aghọta otú obi dị ndị obi mgbawa mere ka ha chọọ igbu onwe ha. Ọ na-achọkwa inyere ha aka. Ị chọọ ịhụ otú o nwere ike isi nyere onye chọrọ igbu onwe ya aka, gụọ isiokwu bụ́ “Baịbụl Ò Nwere Ike Inyere M Aka ma Echiche Igbu Onwe M Batawa M n’Obi?” Ọ dị n’isiokwu a, n’ebe a kpọrọ Ihe Ị Ga-elebakwu Anya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya