Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nweta Amamihe, Narakwa Ịdọ Aka ná Ntị
    Ụlọ Nche—1999 | Septemba 15
    • A kọwara nzube nke akwụkwọ Ilu n’okwu mmalite ya bụ́: “Ilu dị iche iche nke Solomọn nwa Devid, bụ́ eze Israel: ịma amamihe na ịdọ aka ná ntị; ịghọta okwu ọnụ nile nke nghọta; ịnara ịdọ aka ná ntị nke inwe uche, na ezi omume na ikpe na izi ezi; inye ndị na-enweghị uche ezi uche, inye nwa okorobịa ihe ọmụma na izuzu.”—Ilu 1:1-4.

  • Nweta Amamihe, Narakwa Ịdọ Aka ná Ntị
    Ụlọ Nche—1999 | Septemba 15
    • Amamihe bụ ihe ọtụtụ ihe mejupụtara, nke gụnyere nghọta, ezi uche, na izuzu. Nghọta bụ ikike nke ileba anya n’okwu ma ghọta ihe ndị mejupụtara ya site n’ịghọta njikọ ndị e nwere n’akụkụ ya nile na okwu ahụ n’ozuzu ya, si otú a na-aghọta ya nke ọma. Ezi uche na-achọ ịmara ihe ndị kpatara ihe na ịghọta ihe mere otu ụzọ ji zie ezie ma ọ bụ dị njọ. Dị ka ihe atụ, onye nwere nghọta pụrụ ịghọta mgbe mmadụ na-etinye isi n’ụzọ na-ezighị ezi, ọ pụkwara ịdọ ya aka ná ntị ozugbo banyere ihe ize ndụ dị na ya. Ma ọ na-achọ ezi uche n’aka ya iji ghọta ihe mere onye ahụ ji na-etinye isi n’ụzọ ahụ ma chọọ ụzọ kasị dị irè isi zọpụta ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya