Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Na-eje Ije ‘n’Ụzọ nke Izi Ezi’
    Ụlọ Nche—2001 | Septemba 15
    • Solomọn na-ezo aka n’ịdị mkpa nke ezi omume. Ọ na-asị: “Akụ̀ nke ọgaranya bụ obodo ya siri ike: mbibi nke ndị na-enweghị ike bụ ogbenye ha bụ. Ọrụ onye ezi omume na-eduba ná ndụ; ihe omume nke onye na-emebi iwu na-eduba ná mmehie.”—Ilu 10:15, 16.

  • Na-eje Ije ‘n’Ụzọ nke Izi Ezi’
    Ụlọ Nche—2001 | Septemba 15
    • N’aka nke ọzọ, ma onye ezi omume ò nwere ihe onwunwe dị ukwuu ma ọ bụ nke dị nta, ihe omume ya ziri ezi na-eduba ná ndụ. N’ụzọ dị aṅaa? N’ụdị na ọ na-enwe afọ ojuju n’ihe o nwere. Ọ dịghị ekwe ka ọnọdụ akụ́ na ụba ya metụta aha ọma o nwere n’ebe Chineke nọ. Ma onye ezi omume ọ̀ bara ọgaranya ma ọ̀ dara ogbenye, ụzọ ndụ ya na-ewetara ya obi ụtọ ugbu a na olileanya nke ndụ ebighị ebi n’ọdịnihu. (Job 42:10-13) Onye na-emebi iwu adịghị erite uru ọbụna ma a sị na o nwere akụ̀. Kama inwe ekele maka uru akụ̀ ya bara n’ichebe ya ma na-ebi ndụ n’ụzọ kwekọrọ n’uche Chineke, ọ na-eji ya akwalite ndụ nke mmehie.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya