Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Na-enwe Ọmụmụ Ihe Onwe Onye nke Okwu Chineke
    Ụlọ Nche—2002 | Disemba 1
    • 9 Ọ gara n’ihu, sị: “Ọ bụrụ na ị chọọ ya [nghọta] dị ka ọlaọcha, ọ bụrụkwa na ọ bụ dị ka akụ̀ zoro ezo ka ị na-egwupụta ya: . . . ” (Ilu 2:4) Nke a na-echetara anyị ihe ndị na-egwupụta akụ̀ dị n’ala, bụ́ ndị chọworo ọla ndị ahụ a sị na ha dị oké ọnụ ahịa bụ́ ọlaọcha na ọlaedo, gwupụtaworo n’ime narị afọ ndị gafeworonụ. Ndị mmadụ egbuwo ibe ha n’ihi ọlaedo. Ndị ọzọ ejiriwo afọ ndụ ha nile gbalịa ịchọta ya. Otú ọ dị, uru dị aṅaa ka ọlaedo bara n’ezie? Ọ bụrụ na i furu ụzọ n’ọzara ma na-anwụ n’akpịrị ịkpọ nkụ, olee nke ị ga-ahọrọ: ọkpụrụkpụ ọlaedo ka ọ̀ bụ otu iko mmiri? N’agbanyeghị nke ahụ, lee ịnụ ọkụ n’obi ndị mmadụ jiworo chọọ ọlaedo n’agbanyeghị ọnụ ahịa ya sitere n’aka ụmụ mmadụ ma bụrụ nke na-akwụsighị ike!a Lee ka anyị si kwesị iji ịnụ ọkụ n’obi karịrị nnọọ nke ahụ na-achọ amamihe, mmata, na nghọta banyere Chineke na uche ya! Ma olee uru ịchọ ihe ndị dị otú ahụ bara?—Abụ Ọma 19:7-10; Ilu 3:13-18.

  • Na-enwe Ọmụmụ Ihe Onwe Onye nke Okwu Chineke
    Ụlọ Nche—2002 | Disemba 1
    • a Kemgbe 1979, ọlaedo anọwo na-eme ya dịtụ ọnụ ya adalata, o siwo na $850.00 maka gram 31 na 1980 daa nnọọ ruo $252.80 maka gram 31 na 1999.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya