Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mkparịta Ụka Ndị Dabeere n’Ihe Ime Mmụọ Na-ewuli Elu
    Ụlọ Nche—2003 | Septemba 15
    • 20. Gịnị ka anyị pụrụ ime ma ọ bụrụ na anyị ezute onye na-eme ihere?

      20 Gịnị ma ọ bụrụ na o yie ka ọ dị onye na-enweghị mmasị mgbe i welitere isokwu ndị dabeere n’ihe ime mmụọ? Adala mbà. Ikekwe ị pụrụ ịchọta oge ka kwesị ekwesị mgbe e mesịrị. “Mkpụrụ osisi apụl ọlaedo n’ime nkata ọlaọcha ka okwu e kwuru na mgbe kwesịrị ya bụ,” ka Solomọn kwuru. (Ilu 25:11) Na-egosi nchebara echiche n’ebe ndị na-eme ihere nọ. “Mmiri nke miri emi ka ndụmọdụ n’obi mmadụ bụ; ma onye nghọta ga-adọpụta ya.”a (Ilu 20:5) Karịsịa, ekwela ka àgwà nke ndị ọzọ dọlaa gị azụ ikwu okwu banyere ihe ndị metụrụ gị n’obi.

  • Mkparịta Ụka Ndị Dabeere n’Ihe Ime Mmụọ Na-ewuli Elu
    Ụlọ Nche—2003 | Septemba 15
    • a Olulu mmiri ụfọdụ dị n’Izrel miri nnọọ emi. Na Gibiọn, ndị ọkà mmụta ihe ochie achọpụtawo nnukwute olulu mmiri nke dị mita 25 n’omimi. O nwere steepụ e ji arịba na ya iji sere mmiri.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya