Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Akwụkwọ Dị Irè Maka Ibi Ndụ n’Oge A
    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile
    • Ọnọdụ ahụ ike uche na mmetụta uche mmadụ na-emetụtakarị ahụ ike elu ahụ ya. Dị ka ihe atụ, ihe ọmụmụ sayensị anwapụtawo mmetụta ọjọọ nke iwe. “Ihe ka ukwuu n’ihe àmà dịnụ na-atụ aro na ndị na-ewekarị iwe nọ n’ihe ize ndụ kanụ maka ọrịa obi (nakwa ọrịa ndị ọzọ) n’ihi ihe dị iche iche, gụnyere mbelata ná nkwado ọha mmadụ na-enye, mmụba nke nzaghachi usoro ahụ mgbe e were iwe, na mmụba nke itinye aka n’akparamàgwà ahụ ike dị ize ndụ,” ka Dr. Redford Williams, Onye Ntụzi nke Nnyocha Akparamàgwà n’Ogige Ahụ Ike nke Mahadum Duke, na nwunye ya, bụ́ Virginia Williams, dere n’akwụkwọ ha bụ́ Anger Kills (Iwe Na-egbu Egbu).13

      Ọtụtụ puku afọ tupu ihe ọmụmụ sayensị dịgasị otú ahụ, Bible, n’okwu ndị dị mfe ma doo anya, jikọrọ ọnọdụ mmetụta uche anyị na ahụ ike elu ahụ anyị: “Ndụ nke anụ ahụ ka obi a gwọrọ ọrịa ya bụ: ma ire ure nke ọkpụkpụ nile ka ekworo bụ.” (Ilu 14:30; 17:22) N’amamihe, Bible na-adụ ọdụ, sị: “Haa aka iwe iwe, hapụkwa ọnụma,” na “Ekwela ka a kpasuo gị iwe ọsọ ọsọ n’ime mmụọ gị.”—Abụ Ọma 37:8; Eklisiastis 7:9.

  • Akwụkwọ Dị Irè Maka Ibi Ndụ n’Oge A
    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile
    • “Adịla ngwa igosipụta iwe; n’ihi na ọ bụ ndị nzuzu na-azụ iwe.” (Eklisiastis 7:9, The New English Bible) Mmetụta uche na-ebutekarị ime ihe ụzọ. Onye dị ngwa iwe iwe dị nzuzu, n’ihi na ụzọ ya pụrụ iduba n’okwu ma ọ bụ omume a na-echeghị eche.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya