Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jehova Chineke Nọ n’Ụlọukwu Ya Dị Nsọ
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • 21-23. (a) N’ahụ ole ndị ka amụma Aịsaịa mezuru na narị afọ mbụ, n’ụzọ dịkwa aṅaa? (b) Ònye bụ “mkpụrụ nsọ” ahụ na narị afọ mbụ, oleekwa otú e si chekwaa ya?

      21 Ọrụ ibu amụma Aịsaịa sere onyinyo ọrụ nke Mesaịa ahụ, bụ́ Jisọs Kraịst, ga-arụ ihe dị ka afọ 800 n’ihu. (Aịsaịa 8:18; 61:1, 2; Luk 4:16-21; Ndị Hibru 2:13, 14) Ọ bụ ezie na ọ dị ukwuu karịa Aịsaịa, Jisọs dịkwa nnọọ njikere ka Nna ya nke eluigwe zipụ ya, na-asị: “Lee, abịawo m ime ihe Ị na-achọ.”—Ndị Hibru 10:5-9; Abụ Ọma 40:6-8.

  • Jehova Chineke Nọ n’Ụlọukwu Ya Dị Nsọ
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • 25. Gịnị ka Ndịàmà Chineke nke oge a ghọtaworo, ha sikwa aṅaa emeghachi omume?

      25 N’otu aka ahụ, Ndịàmà Jehova taa na-aghọta na Jehova Chineke nọ n’ụlọukwu ya dị nsọ. (Malakaị 3:1) Dị ka Aịsaịa, ha na-asị: “Lee m; ziga m.” N’ịnụ ọkụ n’obi, ha na-akpọsa ozi ịdọ aka ná ntị ahụ banyere ọgwụgwụ nke ajọ usoro ihe a nke na-eru nso. Ma, dị ka Jisọs gosiri, ọ bụ nanị mmadụ ole na ole na-emeghe anya ha na ntị ha ịhụ na ịnụ ihe na ịbụ ndị a zọpụtara. (Matiu 7:13, 14) N’ezie, ndị doziri obi ha ịṅa ntị na ‘ịbụ ndị e mere ka ahụ dị ha ike,’ bụ ndị a gọziri agọzi!—Aịsaịa 6:8, 10.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya