Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezi Ofufe Agbasaa n’Ụwa Nile
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ II
    • 13. N’oge a, olee ndị bụ ‘ụmụ ndị ikom’ na ‘ụmụ ndị inyom,’ olee ndị bụkwa “akụ̀ nke mba dị iche iche”?

      13 Lee nkọwa doro anya Aịsaịa 60:4-9 nyere banyere mgbasa zuru ụwa ọnụ nke werewooro ọnọdụ kemgbe “nwanyị” Jehova malitere ime ka ìhè nwuo n’ime ọchịchịrị nke ụwa a! ‘Ụmụ ndị ikom’ na ‘ụmụ ndị inyom’ nke Zaịọn nke eluigwe bu ụzọ bịa, bụ́ ndị ghọrọ ndị Kraịst e tere mmanụ. Na 1931, ndị a kọwara onwe ha n’ihu ọha dị ka Ndịàmà Jehova. Mgbe ahụzi, ìgwè ndị dị nwayọọ n’obi, bụ́ “akụ̀ nke mba dị iche iche,” na “ihe bara ụba nke oké osimiri,” mere ngwa ngwa isonyere ihe fọdụrụ n’ụmụnna Kraịst.b Taa, ndị ohu Jehova nile a, bụ́ ndị si n’akụkụ anọ nke ụwa na n’ọkwá dị iche iche na-abịa, na-esonyere Israel nke Chineke n’ito Eze Onyenwe ha, bụ́ Jehova, na n’ibuli aha ya elu dị ka aha kasị ukwuu n’eluigwe na ala.

  • Ezi Ofufe Agbasaa n’Ụwa Nile
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ II
    • b Ọ bụ ezie na e nwere ndị Kraịst na-arụsị ọrụ ike, ndị na-anụ ọkụ n’obi, ndị nwere olileanya elu ala, bụ́ ndị na-esonyere Israel nke Chineke tupu 1930, ọnụ ọgụgụ ha malitere ịmụba n’ụzọ pụtara ìhè n’afọ ndị 1930.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya