Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezi Ofufe Agbasaa n’Ụwa Nile
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ II
    • Ìhè Dị Ebube nke Nnwapụta Chineke

      27. Ìhè dị aṅaa nke na-enwu mgbe nile na-amụkwasị “nwanyị” Jehova?

      27 Jehova kọwara otú ìhè ahụ na-amụkwasị Jerusalem si enwusi ike mgbe o kwuru, sị: “Anyanwụ agaghị abụkwara gị ìhè ọzọ n’ehihie; ma n’onwu maramara ọnwa agaghị enye gị ìhè: ma Jehova ga-aghọrọ gị ìhè ebighị ebi, Chineke gị ga-aghọkwara gị ịma mma gị. Anyanwụ gị agaghị adakwa ọzọ, ọnwa gị agaghị ewepụkwa onwe ya: n’ihi na Jehova ga-aghọrọ gị ìhè ebighị ebi, ụbọchị nile nke iru újú gị ewee zuo ezuo.” (Aịsaịa 60:19, 20) Jehova ga-anọgide na-abụrụ “nwanyị” ya “ìhè ebighị ebi.” Ọ gaghị ‘ada’ ma ọlị dị ka anyanwụ ma ọ bụ ‘wepụ onwe ya’ dị ka ọnwa.d Ìhè nke nnwapụta ya nke na-enwu mgbe nile na-amụkwasị ndị Kraịst e tere mmanụ, bụ́ ndị nnọchiteanya bụ́ mmadụ nke “nwanyị” Chineke. Ha na oké ìgwè mmadụ ahụ na-enweta oké ìhè ime mmụọ dị otú ahụ nke na ọ dịghị ọchịchịrị dị na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ma ọ bụ ọnọdụ akụ̀ na ụba nke ụwa nke pụrụ ime ka ọ nyụlata. Obi sikwara ha ike banyere ọdịnihu dị mma nke Jehova setịpụwooro ha.—Ndị Rom 2:7; Mkpughe 21:3-5.

  • Ezi Ofufe Agbasaa n’Ụwa Nile
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ II
    • d Jọn onyeozi jiri okwu yiri ya mee ihe n’ịkọwa “Jerusalem ọhụrụ,” bụ́ 144,000 ahụ n’ebube eluigwe ha. (Mkpughe 3:12; 21:10, 22-26) Nke a dabara adaba, n’ihi na “Jerusalem ọhụrụ” na-anọchite anya ndị nile so n’Israel nke Chineke mgbe ha natasịworo ụgwọ ọrụ ha n’eluigwe, soro Jisọs Kraịst ghọọ akụkụ bụ́ isi nke “nwanyị” Chineke, bụ́ “Jerusalem nke dị n’elu.”—Ndị Galetia 4:26.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya