Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndụmọdụ Jehova Megide Mba Dị Iche Iche
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • 6 Nke a bụ nkọwa kwesịrị ekwesị a kọwara eze ọhụrụ ahụ. “[Hezekaịa] tigburu ndị Filistia ruo Geza na ókèala ya nile.” (2 Ndị Eze 18:8) Dị ka ihe ndekọ akụkọ ihe mere eme Eze Senakerib nke Asiria si kwuo, ndị Filistia ghọrọ ndị Hezekaịa na-achị. “Ndị na-enweghị ike”—alaeze Juda nke e mere ka ọ ghọọ nke na-adịghị ike—bịara nọrọ ná ntụkwasị obi ma nwee ihe onwunwe n’ụba, ebe Filistia nọ n’oké ụnwụ.—Gụọ Aịsaịa 14:30, 31.

  • Ndụmọdụ Jehova Megide Mba Dị Iche Iche
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • 8. (a) Olee otú mba ụfọdụ taa siworo dị ka Filistia? (b) Dị ka o mere n’oge ochie, gịnị ka Jehova meworo iji nyere ndị ya aka taa?

      8 Dị ka Filistia, mba ụfọdụ taa na-emegide ndị na-efe Chineke ofufe n’ụzọ kpụ ọkụ n’ọnụ. E tinyewo ndị Kraịst bụ́ Ndịàmà Jehova n’ụlọ mkpọrọ na n’ogige ịta ahụhụ. A machibidowo ha iwu. E gbuwo ọtụtụ n’ime ha. Ndị mmegide ka nọgidere ‘na-emegide mkpụrụ obi onye ezi omume.’ (Abụ Ọma 94:21) Nye ndị iro ha, ìgwè ndị Kraịst a pụrụ iyi “ndị na-enweghị ike” na “ndị ogbenye.” Otú ọ dị, site n’enyemaka Jehova, ha na-enweta ụbara ihe ime mmụọ, ebe ndị iro ha nọ n’oké ụnwụ. (Aịsaịa 65:13, 14; Emọs 8:11) Mgbe Jehova setịrị aka ya megide ndị Filistia nke oge a, ndị a “na-enweghị ike” ga-anọ ná nchebe. N’ebee? Ná mkpakọrịta nke ha na “ezinụlọ Chineke,” nke Jisọs bụ nkuku ntọala ya e ji n’aka. (Ndị Efesọs 2:19, 20) Ha ga-anọkwa n’okpuru nchebe nke “Jerusalem nke dị n’eluigwe,” bụ́ Alaeze eluigwe nke Jehova, nke Jisọs Kraịst bụ Eze ya.—Ndị Hibru 12:22; Mkpughe 14:1.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya