Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ihe Mmụta Banyere Ekwesịghị Ntụkwasị Obi
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • 6. (a) Ọnọdụ dịgasị aṅaa dị n’ime Jerusalem? (b) Gịnị mere ụfọdụ ji na-aṅụrị ọṅụ, ma gịnị ga-eme n’ọdịnihu?

      6 Aịsaịa gara n’ihu ikwu, sị: “Gị nke jupụtara ná mbigbọ, obodo nke na-atụ ụ̀zụ̀, obodo na-aṅụrị ọṅụ agha; ndị gị e gburu egbu abụghị ndị e ji mma agha gbuo, ha abụghịkwa ndị nwụrụ anwụ n’agha.” (Aịsaịa 22:2) Ìgwè mmadụ enubatawo n’obodo ahụ, ọ na-ebigbọkwa. Ndị mmadụ nọ n’okporo ámá na-eme ụ̀zụ̀, na-atụkwa ụjọ. Otú ọ dị, ụfọdụ na-aṅụrị ọṅụ ikekwe n’ihi na ha nwere mmetụta nke ịnọ ná ntụkwasị obi ma ọ bụ na ha kwenyere na ihe ize ndụ ahụ agaghị adịte aka.a Otú ọ dị, ịṅụrị ọṅụ ugbu a bụ amaghị ihe. Ọtụtụ ndị nọ n’obodo ahụ gaje ịnwụ ọnwụ dị njọ karịa ịbụ ndị e ji mma agha gbuo. A na-egbochi obodo a nọchibidoro anọchibido isi n’èzí nweta ihe oriri. Ndị nke a kwakọbara n’ime obodo ahụ na-agwụ. Ndị na-anwụ n’agụụ na n’ihi oké ụba mmadụ na-akpata ntiwapụ nke ọrịa. Ya mere ụnwụ nri na ọrịa ga-egbu ọtụtụ ndị nọ na Jerusalem. Nke a mere ma na 607 T.O.A ma na 70 O.A.—2 Ndị Eze 25:3; Abụ Ákwá 4:9, 10.b

  • Ihe Mmụta Banyere Ekwesịghị Ntụkwasị Obi
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • a Na 66 O.A., ọtụtụ ndị Juu ṅụrịrị ọṅụ mgbe ndị agha Rom nọchibidoro Jerusalem lawara.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya