Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Ụlọukwu” ahụ na “Onyeisi” ahụ Taa
    Ụlọ Nche—1999 | Mach 1
    • 3. Gịnị ka anyị na-amụta site n’uko dị elu na ihe ndị a tụrụ atụ n’ahụ ájá ndị dị n’ụzọ ndị e si abata n’ụlọukwu ahụ?

      3 Were ya na anyị na-eme njem nleta n’ụlọukwu a a hụrụ n’ọhụụ. Anyị erute ma rịa ihe nrịgo asaa ruo n’otu n’ime nnukwute ọnụ ụzọ ámá ahụ. N’ime ụzọ mbata a, anyị ji ụjọ lelie anya elu. Uko ya dị ihe karịrị mita 30 n’ịdị elu! E si otú a na-echetara anyị na ụkpụrụ a chọrọ iji banye ná ndokwa Jehova maka ife ofufe dị elu. Ụzarị ìhè ndị si na windo abata na-achakwasị osisi nkwụ ndị a tụrụ atụ n’ahụ ájá ya, bụ́ ndị a na-eji eme ihe n’Akwụkwọ Nsọ iji see onyinyo izi ezi. (Abụ Ọma 92:12; Ezikiel 40:14, 16, 22) Ebe a dị nsọ bụ maka ndị ziri ezi n’omume na n’ime mmụọ. N’ikwekọ na nke ahụ, anyị kwesịrị ịnọgide bụrụ ndị ziri ezi ka ofufe anyị wee bụrụ nke Jehova na-anakwere.—Abụ Ọma 11:7.

  • “Ụlọukwu” ahụ na “Onyeisi” ahụ Taa
    Ụlọ Nche—1999 | Mach 1
    • 5. (a) Myirịta dị aṅaa dị n’etiti ọhụụ Ezikiel na ọhụụ Jọn nke e dekọrọ ná Mkpughe 7:9-15? (b) N’ọhụụ Ezikiel, ole ndị ka ebo 12 ahụ na-efe ofufe n’ogige dị n’èzí na-ese onyinyo ha?

      5 Ụzọ paseeji dịịrị banye n’ogige dị n’èzí, bụ́ ebe ndị mmadụ na-efe ma na-eto Jehova. Nke a na-echetara anyị ọhụụ Jọn onyeozi banyere “oké ìgwè mmadụ” ahụ, bụ́ ndị na-efe Jehova ofufe “ehihie na abalị n’ụlọ nsọ Ya.” Osisi nkwụ pụtara n’ọhụụ abụọ ahụ. N’ọhụụ Ezikiel, e ji ha chọọ mgbidi ụzọ mbata mma. N’ọhụụ Jọn, ndị ahụ na-efe ofufe ji igu nkwụ n’aka ha, na-egosi ọṅụ ha n’ito Jehova na n’ịnabata Jisọs dị ka Eze ha. (Mkpughe 7:9-15) Dabere n’ihe a na-ekwu maka ya n’ọhụụ Ezikiel, ebo 12 nke Israel na-ese onyinyo “atụrụ ọzọ.” (Jọn 10:16; tụlee Luk 22:28-30.) Gị onwe gị kwa ị̀ bụ otu n’ime ndị na-enweta ọṅụ n’ito Jehova site n’ịkpọsa Alaeze ya?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya