AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | DANIEL 10-12
Jehova Maara Ọdịnihu Ndị Eze
Ndị eze anọ ga-ebiliri Peshia. Eze nke anọ “ga-akpali ihe niile imegide alaeze Gris.”
Saịrọs Onye Ukwu
Eze Kambisis nke Abụọ
Darayọs nke Mbụ
Zaksis nke Mbụ (ọ ga-abụ ya bụ Eze Ahazuirọs nke lụrụ Esta)
Otu eze Gris na-akpa ike ga-ebili chịwa ọtụtụ obodo.
Alegzanda Onye Ukwu
A ga-eke Alaeze Ukwu Gris ụzọ anọ, ndị ọchịagha Alegzanda anọ a na-achị ha.
Kasanda
Laịsimakus
Selukọs nke Mbụ
Tọlemi nke Mbụ