Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Bụ́ “Eze Ugwu” n’Oge Ikpeazụ
    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ)—2020 | Mee
    • 10. Olee otú Daniel 11:25b, 26 si mezuo?

      10 Daniel kwukwara ihe ga-eme Alaeze Ukwu Jamanị na ndị agha ya. O kwuru na eze ugwu ‘agaghị eguzoli.’ N’ihi gịnị? “N’ihi na ha ga-akpara ya nkata. Ọ bụ ndị na-eri nri ya pụrụ iche ga-eme ka ọ daa.” (Dan. 11:25b, 26a) N’oge Daniel, ndị ‘na-eje ozi n’ihu eze’ so ná ndị na-eri ihe “oriri pụrụ iche nke eze.” (Dan. 1:5) Ole ndị ka amụma a na-ekwu gbasara ha? Ọ bụ ndị isi n’Alaeze Ukwu Jamanị, ya bụ, ndị ọchịagha na ndị na-enye eze ndụmọdụ n’okwu gbasara agha. Ọ bụ ha mere e ji wepụ eze ha n’ọchịchị.e Amụma ahụ ekwughị naanị na alaeze ukwu ahụ ga-ada, kama o kwukwara ihe ga-eme n’agha ahụ o busoro eze ndịda. O kwuru gbasara eze ugwu, sị: “A ga-ekpochapụkwa ndị agha ya, a ga-egbukwa ọtụtụ ndị.” (Dan. 11:26b) N’Agha Ụwa nke Mbụ, e ‘kpochapụrụ’ ndị agha Jamanị, ‘gbuokwa ọtụtụ ndị,’ dị ka amụma ahụ kwuru. Ihe ahụ bụ agha a kacha gbuo ndị mmadụ na ya tupu oge ahụ.

  • Ndị Bụ́ “Eze Ugwu” n’Oge Ikpeazụ
    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ)—2020 | Mee
    • e E nwere ọtụtụ ihe ha mere nke mere ka ọchịchị ha daa ngwa ngwa. Dị ka ihe atụ, ha kwụsịrị ịkwado eze ha, kọọkwara ndị ọzọ ihe nzuzo ha gbasara agha ahụ, manyekwa eze ahụ ka ọ gbaa arụkwaghịm.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya