Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Joel na Emọs
    Ụlọ Nche—2007 | Ọktoba 1
    • 2:32​—Gịnị ka ‘ịkpọku aha Jehova’ pụtara? Ịkpọku aha Chineke pụtara ịmara aha ahụ, ịkwanyere ya ùgwù miri emi, na ịdabere n’onye nwe aha ahụ ma tụkwasị ya obi.—Ndị Rom 10:13, 14.

  • Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Joel na Emọs
    Ụlọ Nche—2007 | Ọktoba 1
    • 2:28-32. Ọ bụ nanị onye ‘na-akpọku aha Jehova ka a ga-eme ka o wezụga onwe ya’ ‘n’ụbọchị Jehova, bụ́ ụbọchị dị ukwuu dịkwa egwu.’ Anyị kwesịrị inwe nnọọ ekele na Jehova na-awụsa ụdị anụ ahụ́ ọ bụla mmụọ ya ma kwe ka ma nwata ma okenye, ma nwoke ma nwanyị, kere okè n’ọrụ ibu amụma, nke bụ́ ikwusa “ihe ndị dị ebube nke Chineke”! (Ọrụ 2:11) Ka ụbọchị Jehova na-eru nso, ọ̀ bụ na anyị ekwesịghị ịdị ‘na-akpa nnọọ àgwà dị nsọ na omume nke ịsọpụrụ Chineke’?—2 Pita 3:10-12.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya