Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Tụkwasị Jehova Obi Ka I Wee Dị Ndụ
    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ)—2018 | Nọvemba
    • 15, 16. (a) Olee ọmarịcha nkwa ndị dị n’akwụkwọ Habakọk? (b) Oleekwa ihe nkwa ndị a na-akụziri anyị?

      15 Jehova kwere ndị tụkwasịrị ya obi nkwa, sị: “Onye ezi omume ga-esi n’ikwesị ntụkwasị obi ya dị ndụ,” n’ihi na “ụwa ga-ejupụtakwa n’ịmara ebube Jehova.” (Hab. 2:4, 14) N’eziokwu, Chineke ga-eji ndụ kwụọ ndị niile nwere ndidi ma tụkwasị ya obi ụgwọ ọrụ.

  • Tụkwasị Jehova Obi Ka I Wee Dị Ndụ
    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ)—2018 | Nọvemba
    • 17. Olee otú akwụkwọ Habakọk si emesi anyị obi ike?

      17 Akwụkwọ Habakọk na-akụziri anyị niile bi n’oge ikpeazụ a ihe dị ezigbo mkpa. Jehova kwere ndị niile nwere okwukwe n’ebe ọ nọ nkwa ndụ ebighị ebi. Ka anyị nọgide na-eme ka okwukwe na ntụkwasị obi anyị nwere n’ebe Chineke nọ sikwuo ike n’agbanyeghị nsogbu ọ bụla nwere ike ịbịara anyị. Jehova ji ihe ọ gwara Habakọk na-emesi anyị obi ike na ya ga-akwado anyị ma napụta anyị ná nsogbu anyị niile. Ọ na-agba anyị ume ka anyị tụkwasị ya obi ma jiri ndidi na-echere oge ya a kara aka. Mgbe ahụ, n’Alaeze ya, ụwa niile ga-ejupụta ná ndị dị nwayọọ n’obi, ndị ji obi ụtọ na-efe ya ofufe.—Mat. 5:5; Hib. 10:36-39.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya