-
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Nehum, Habakuk, na ZefanaịaỤlọ Nche—2007 | Nọvemba 15
-
-
3:9—Gịnị bụ “egbugbere ọnụ dị ọcha,” oleekwa otú e si eji ya ekwu okwu? Ọ bụ eziokwu nke Chineke dị n’Okwu ya, bụ́ Bible. Ọ gụnyere ozizi Bible nile. Anyị na-eji ya ekwu okwu site n’ikwere n’eziokwu ahụ, site n’ịkụziri ya ndị ọzọ nke ọma, nakwa site n’ibi ndụ kwekọrọ n’uche Chineke.
-
-
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Nehum, Habakuk, na ZefanaịaỤlọ Nche—2007 | Nọvemba 15
-
-
3:8, 9. Ka anyị na-echere ụbọchị Jehova, anyị na-akwadebe maka ịlanahụ ya site n’inwe “egbugbere ọnụ dị ọcha” nakwa ‘ịkpọku aha Chineke’ site n’ịrara onwe anyị nye ya. Anyị na-efekwa Jehova “n’otu ubu” site n’iso ndị ya na-akpachi anya ma na-enye ya “mkpụrụ egbugbere ọnụ” dị ka onyinye.—Ndị Hibru 13:15.
-