Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ihe Atụ Ndị Gbasara Alaeze Chineke
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
    • Ebe otu nwoke chọtara akụ̀ dị oké ọnụ ahịa e zoro n’ime ala
      Mgbe onye ahịa hụrụ nkume pel dị oké ọnụ ahịa

      Jizọs meere ndị na-eso ụzọ ya ihe atụ atọ ọzọ. Na nke mbụ, ọ sịrị: “Alaeze eluigwe dị ka akụ̀ dị oké ọnụ ahịa nke e zoro n’ala, nke otu nwoke hụrụ wee zoo ya; n’ihi ọṅụ o nwere, ọ gara ree ihe ndị o nwere wee zụọ ala ahụ.”—Matiu 13:44.

  • Ihe Atụ Ndị Gbasara Alaeze Chineke
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
    • N’ihe atụ abụọ a, Jizọs gosiri otú mmadụ si adị njikere ịhapụ ihe ụfọdụ n’ihi ihe ndị ka mkpa. Onye ahịa ahụ rere “ihe niile o nwere” ozugbo iji nweta otu nkume pel dị oké ọnụ ahịa. Ndị na-eso ụzọ Jizọs ghọtara ihe atụ ahụ o ji nkume pel dị oké ọnụ ahịa mee. Nwoke nke chọtara akụ̀ ahụ e zoro n’ala ‘rere ihe niile o nwere’ iji nweta ya. N’ihe atụ abụọ ahụ, e nwere ihe dị oké ọnụ ahịa e kwesịrị inweta ma jiri ya kpọrọ ihe. E nwere ike iji ihe a a na-ekwu tụnyere mbọ niile mmadụ na-agba iji gboo mkpa ime mmụọ ya. (Matiu 5:3) Ụfọdụ ndị nụrụ ihe atụ ndị a Jizọs mere adịla mbụ gosi na ha dị njikere ime ihe ọ bụla dị mkpa ka ha mee iji gboo mkpa ime mmụọ ha ma bụrụ ezigbo ndị na-eso ụzọ ya.—Matiu 4:19, 20; 19:27.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya