Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọ Kwụsiri Ike Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Ya
    Ṅomie Okwukwe Ha
    • Ọ Kwụsiri Ike Mgbe E Nyere Ya Ndụmọdụ

      11. Olee ebe Jizọs kpọ ndị na-eso ụzọ ya gaa? (Gụọ ihe e dere n’ala ala.)

      11 Mgbe obere oge gafere, Jizọs kpọ ndịozi ya na ụfọdụ ndị na-eso ụzọ ya chee ihu n’ebe ugwu ala Izrel. Ha ji ụkwụ gaa ije ogologo oge. Mgbe ụfọdụ, a na-anọ n’Oké Osimiri Galili ahụ Ugwu Hemọn. Snoo na-ekpuchikarị elu ugwu a. Ugwu a dị ná ngwụcha ngwụcha ebe ugwu Ala Nkwa ahụ. Ka Jizọs na ndị ya na ha so nọ na-aga n’obodo ndị dị nso na Sesaria Filipaị, ha rutekwuru ugwu ahụ nso.b Ọ bụ n’ebe ahụ mara mma ka Jizọs nọ jụọ ndị na-eso ụzọ ya otu ajụjụ dị mkpa.

      12, 13. (a) Gịnị mere Jizọs ji jụọ ndị na-eso ụzọ ya onye ndị mmadụ chere na ya bụ? (b) Olee ihe Pita zara Jizọs nke gosiri na o nwere ezigbo okwukwe?

      12 Ọ jụrụ ha, sị: “Ònye ka ndị mmadụ na-asị na m bụ?” Weregodị ya na ị na-ahụ ka Pita legidere Nna ya ukwu anya mgbe ọ na-eche ka ha zaa ya ajụjụ ahụ. Ọ hụkwara ọzọ na Nna ya ukwu a dị obiọma ma mara ihe. Jizọs chọrọ ịma onye ndị mmadụ chere na ya bụ. Ndị na-eso ụzọ Jizọs zara ya ajụjụ ahụ. Ha gwara ya na ụfọdụ na-ekwu na ọ bụ onye a, ndị ọzọ ana-ekwu na ọ bụ onye ọzọ. Ma, o nwere ihe ọzọ Jizọs chọrọ ịmata. Ọ chọrọ ịmata ma ihe ahụ ndị ọzọ chere ọ̀ bụ ihe ndị na-eso ụzọ ya a chere. N’ihi ya, ọ jụrụ ha, sị: “Ma, unu onwe unu, ònye ka unu na-asị na m bụ?”—Luk 9:18-20.

  • Ọ Kwụsiri Ike Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Ya
    Ṅomie Okwukwe Ha
    • b Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya si n’ikpere Oké Osimiri Galili gaa kilomita iri ise ma gafee obodo ndị mara mma tupu ha erute ebe ha nọ ugbu a.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya