Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mgbe Jisọs Bịara n’Ebube Alaeze
    Ụlọ Nche—1997 | Mee 15
    • 3, 4. (a) Gịnị ka Jisọs kwuru ụbọchị isii tupu nnwogha ahụ? (b) Kọwaa ihe mere n’oge nnwogha ahụ.

      3 Ụbọchị isii tupu nnwogha ahụ, Jisọs gwara ụmụazụ ya, sị: “Nwa nke mmadụ gaje ịbịa n’ebube nke Nna Ya, Ya na ndị mmụọ ozi Ya; mgbe ahụ ka Ọ ga-enyeghachikwa onye ọ bụla dị ka omume ya si dị.” Okwu ndị a ga-emezu ‘n’ọgwụgwụ oge a.’ Jisọs gara n’ihu kwuo, sị: “N’ezie asị m unu, Ụfọdụ dị n’etiti ndị guzoro n’ebe a, ndị na-agaghị edetụ ọnwụ ire ma ọlị ruo mgbe ha ga-ahụ Nwa nke mmadụ ka Ọ na-abịa n’alaeze Ya.” (Matiu 16:27, 28; 24:3; 25:31-34, 41; Daniel 12:4) Nnwogha ahụ weere ọnọdụ iji mezuo okwu ndị ikpeazụ a.

  • Mgbe Jisọs Bịara n’Ebube Alaeze
    Ụlọ Nche—1997 | Mee 15
    • 5. Mmetụta dị aṅaa ka nnwogha ahụ nwere n’ahụ Pita onyeozi?

      5 Pita onyeozi ebuworị ụzọ kọwaa Jisọs dị ka “Kraịst ahụ, Ọkpara Chineke dị ndụ.” (Matiu 16:16) Okwu Jehova sitere n’eluigwe kwadoro nkọwa ahụ, ọhụụ nke nnwogha Jisọs bụkwa ihe ngosi nke ọbịbịa Kraịst n’ike na ebube Alaeze, ikpe ihe a kpọrọ mmadụ ikpe n’ikpeazụ. Ihe karịrị afọ 30 mgbe nnwogha ahụ gasịrị, Pita dere, sị: “Anyị esoghị akụkọ ifo nke e ji amamihe kọọ, mgbe anyị mere ka unu mara ike na ọbịbịa nke Onyenwe anyị Jisọs Kraịst, ma e mere anyị ka anyị bụrụ ndị hụrụ ịdị ukwuu nke Onye ahụ. N’ihi na Ọ natara nsọpụrụ na ebube n’aka Chineke, bụ́ Nna, mgbe Ebube ahụ nke kwesịrị ịdị ukwuu mere ka olu dị otú a daara Ya, sị, Onye a bụ Ọkpara m M hụrụ n’anya, Onye ihe Ya dị Mụ onwe m ezi mma: olu a ka anyị [onwe] anyị nụkwara ka ọ na-esi n’eluigwe daa, mgbe anyị na Ya nọ n’ugwu ahụ dị nsọ.”—2 Pita 1:16-18; 1 Pita 4:17.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya