Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ịhụnanya
    Teta!—2018 | No. 1
    • Jizọs kụziri ọtụtụ ihe ga-abara ndị di na nwunye uru. Dị ka ihe atụ, ọ sịrị: “ ‘Nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́’ . . . Ya mere, ihe Chineke kekọtara, mmadụ ọ bụla atọsala ya.” (Matiu 19:​5, 6) Ọ dịkarịa ala, e nwere ihe abụọ ebe a kwuru ga-abara ha uru.

  • Ịhụnanya
    Teta!—2018 | No. 1
    • “IHE CHINEKE KEKỌTARA.” Alụmdi na nwunye dịkwa nsọ n’anya Chineke. Di na nwunye ghọtara nke a na-eme ike ha ka alụmdi na nwunye ha bụrụ a kwaa akwụrụ. Ha anaghị achọwa otú ha ga-esi etisa ma ha nwee nsogbu. Ịhụnanya ha na-esi ezigbo ike, bụrụkwa a kwaa akwụrụ. Ụdị ịhụnanya a na-eme ka ha “na-edi ihe niile,” na-agbalị idozi nsogbu ha, si otú ahụ mee ka ha na-adị n’udo ma dịrịkwa n’otu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya