-
Ihe Atụ Ndị Na-arụ Ọrụ n’Ubi VaịnJizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
-
-
Ọ sịrị: “N’ihi na alaeze eluigwe dị ka otu onye nke bụ́ onyeisi ezinụlọ, onye pụrụ n’isi ụtụtụ ịga goo ndị ga-arụrụ ya ọrụ n’ubi vaịn ya. Mgbe ya na ndị ọrụ ahụ kwekọrịtara na ọ ga-akwụ ha otu mkpụrụ ego dinarịọs maka otu ụbọchị, o zigara ha n’ubi vaịn ya. Mgbe ọ pụkwara n’ihe dị ka n’awa nke atọ, ọ hụrụ ndị ọzọ ka ha guzo n’ọma ahịa n’enweghị ọrụ; o wee sị ha, ‘Unu onwe unu, gaanụ n’ubi vaịn m, ihe ọ bụla kwesịrị ekwesị ka m ga-enye unu.’ Ha wee gawa. Ọ pụrụ ọzọ n’ihe dị ka n’awa nke isii nakwa n’awa nke itoolu wee mee otu ihe ahụ. N’ikpeazụ, ọ pụrụ n’ihe dị ka n’awa nke iri na otu wee hụ ka ndị ọzọ guzo, o wee sị ha, ‘Gịnị mere unu ji guzo n’ebe a ụbọchị dum n’enweghị ọrụ?’ Ha sịrị ya, ‘N’ihi na ọ dịghị onye goro anyị ọrụ.’ O wee sị ha, ‘Unu onwe unu, gaanụ n’ubi vaịn m.’”—Matiu 20:1-7.

E nwere ike ikwu na ndị ndú okpukpe ahụ na-agbasi mbọ ike n’ozi Chineke otú ahụ ndị Farisii ahụ jí okwu ịgba alụkwaghịm lee Jizọs ule na-eme. Ha dị ka ndị rụrụ ọrụ si n’ụtụtụ ruo n’abalị, ndị na-atụkwa anya ka a kwụọ ha dinarịọs ole a na-akwụ ndị ọrụ ụbọchị.
-