Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ihe Atụ Ndị Na-arụ Ọrụ n’Ubi Vaịn
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
    • Ọ sịrị: “N’ihi na alaeze eluigwe dị ka otu onye nke bụ́ onyeisi ezinụlọ, onye pụrụ n’isi ụtụtụ ịga goo ndị ga-arụrụ ya ọrụ n’ubi vaịn ya. Mgbe ya na ndị ọrụ ahụ kwekọrịtara na ọ ga-akwụ ha otu mkpụrụ ego dinarịọs maka otu ụbọchị, o zigara ha n’ubi vaịn ya. Mgbe ọ pụkwara n’ihe dị ka n’awa nke atọ, ọ hụrụ ndị ọzọ ka ha guzo n’ọma ahịa n’enweghị ọrụ; o wee sị ha, ‘Unu onwe unu, gaanụ n’ubi vaịn m, ihe ọ bụla kwesịrị ekwesị ka m ga-enye unu.’ Ha wee gawa. Ọ pụrụ ọzọ n’ihe dị ka n’awa nke isii nakwa n’awa nke itoolu wee mee otu ihe ahụ. N’ikpeazụ, ọ pụrụ n’ihe dị ka n’awa nke iri na otu wee hụ ka ndị ọzọ guzo, o wee sị ha, ‘Gịnị mere unu ji guzo n’ebe a ụbọchị dum n’enweghị ọrụ?’ Ha sịrị ya, ‘N’ihi na ọ dịghị onye goro anyị ọrụ.’ O wee sị ha, ‘Unu onwe unu, gaanụ n’ubi vaịn m.’”—Matiu 20:1-7.

    • Ndị nchụàjà na ndị ọzọ so ná ndị ndú okpukpe a na-ele ndị Juu ndị ọzọ anya ka ndị na-anaghị eferu Chineke otú hanwa na-eferu ya, ya bụ, ha na-ele ha anya ka ndị na-enweghị ezigbo ihe ha na-arụ n’ubi vaịn Chineke. N’ihe atụ ahụ Jizọs mere, ndị Juu ndị ọzọ a bụ ndị ahụ e goro ọrụ “n’awa nke atọ” (ya bụ, n’elekere itoolu nke ụtụtụ) ma ọ bụkwanụ ndị ahụ e goro ọrụ n’awa nke isii, nke itoolu, nakwa nke iri na otu (ya bụ, n’elekere ise nke mgbede).

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya