Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Gịnị Ga-abụkwa Ihe Ịrịba Ama nke Ọnụnọ Gị?”
    Ụlọ Nche—1994 | Febụwarị 15
    • “MGBE AHỤ” Ọgwụgwụ

      10. N’ihi gịnị ka anyị ga-eji rịba okwu Grik bụ́ toʹte ama, gịnịkwa ka ọ na-egosi?

      10 N’akụkụ ụfọdụ, Jisọs kọrọ ihe ndị ga-eme dị ka ha na-eme n’usoro. Ọ sịrị: “A ga⁠-ekwusakwa ozi ọma nke a nke alaeze eluigwe . . . , mgbe ahụ ka ọgwụgwụ ihe nile ga-erukwa.” Bible ndị dị n’asụsụ Bekee na-ejikarị “mgbe ahụ” eme ihe inye nghọta dị mfe nke “ya mere” ma ọ bụ “ma.” (Mak 4:15, 17; 13:23) Otú ọ dị, na Matiu 24:14, “mgbe ahụ” dabeere ná nkọwa ngwaa Grik bụ́ toʹte.c Ndị ọkachamara n’asụsụ Grik na-akọwa na toʹte bụ “nkọwa ngwaa na-ekwu oge” e ji “ekwu ihe na-esote n’oge” ma ọ bụ “ekwu ihe ọzọ ga-eme.” Otú a, Jisọs buru amụma na a ga-enwe nkwusa nke Alaeze ahụ, mgbe ahụ kwa (‘nke ahụ gasịa’ ma ọ bụ ‘e mesịa’) “ọgwụgwụ” ahụ ga-abịa. Kedụ ọgwụgwụ a na-ekwu?

  • “Gịnị Ga-abụkwa Ihe Ịrịba Ama nke Ọnụnọ Gị?”
    Ụlọ Nche—1994 | Febụwarị 15
    • c Toʹte pụtara ihe karịrị 80 ugboro na Matiu (ugboro 9 n’isi nke 24) na ugboro 15 n’akwụkwọ Luk. Mak jiri toʹte mee ihe nanị ugboro isii, ma anọ n’ime ndị a metụtara “ihe ịrịba ama” ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya