Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ihe Ọ Na-ewe n’Ezie Iji Nwee Obi Ụtọ
    Ụlọ Nche—2004 | Septemba 1
    • Otú ọ dị, anyị pụrụ iche otú a pụrụ isi kpọọ ndị agụụ na-agụ, ndị akpịrị na-akpọkwa nkụ maka ezi omume ma ọ bụ ndị na-eru újú ndị obi ụtọ. Ndị dị otú ahụ nwere echiche ziri ezi banyere ọnọdụ ụwa. Ha ‘na-eze ume na-asụkwa ude n’ihi ihe arụ nile nke a na-eme’ n’oge anyị. (Ezikiel 9:4) Nke ahụ n’onwe ya adịghị eme ka ha nwee obi ụtọ. Otú ọ dị, mgbe ha mụtara nzube Chineke nke iweta ọnọdụ ndị ziri ezi n’ụwa na iwetara ndị a na-emegbu emegbu ikpe ziri ezi, ọṅụ ha na-amụba nke ukwuu.—Aịsaịa 11:4.

  • Ihe Ọ Na-ewe n’Ezie Iji Nwee Obi Ụtọ
    Ụlọ Nche—2004 | Septemba 1
    • Ndị na-eru újú, ndị agụụ na-agụ, ndị akpịrị na-akpọkwa nkụ maka ezi omume, na ndị maara mkpa nke ime mmụọ ha maara mkpa ọ dị iso Onye Okike na-enwe ezi mmekọrịta. Iso ụmụ mmadụ na-enwe ezi mmekọrịta na-atụnye ụtụ n’inwe obi ụtọ, ma iso Chineke na-enwe ezi mmekọrịta na-eme otú ahụ ọbụna karị. Ee, ndị ji ihe akpọrọ ihe, bụ́ ndị hụrụ ezi ihe n’anya, bụ́kwa ndị dị njikere ịnakwere nduzi Chineke pụrụ inwe obi ụtọ n’ezie.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya