Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Inye Ìhè Maka “Ọgwụgwụ Oge A”
    Inọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
    • 13. Olee otú ụmụ agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke, ndị nwere uche si zaghachi n’arịrịọ nke ụmụ agbọghọ nzuzu ahụ na-amaghị nwoke?

      13 Ugbu a, gịnị banyere ndị dị nzuzu n’òtù nke ụmụ agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke? Jisọs gara n’ihu ikwu, sị: “Ndị nzuzu wee sị ndị nwere uche, Nye anyị ụfọdụ ná mmanụ unu; n’ihi na ọwa anyị na-anyụ anyụ. Ma ndị nwere uche zara, sị, Ee e, eleghị anya ọ gaghị ezuru anyị na unu: kama jekwurunụ ndị na-ere, zụrụ nye onwe unu.”​—⁠Matiu 25:​8, 9.

  • Inye Ìhè Maka “Ọgwụgwụ Oge A”
    Inọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
    • 15. (a) Mgbe oge udo ahụ rutere, olee ndị n’etiti ndị òtù nke ụmụ agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke malitere igosipụta omume nke ịdị nzuzu n’ime mmụọ? (b) N’ihi gịnị ka ụmụ agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke, ndị nwere uche n’enweghị ike inyere ụmụ agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke aka, bụ́ ndị dị nzuzu n’ime mmụọ?

      15 Mgbe oge nke udo meghepụrụ, ụfọdụ n’ime ndị ahụ kwuru na ha bụ ndị òtù raara onwe ha nye e mere baptism, malitere igosi nzuzu ime mmụọ. Mgbe ọnwụ onyeisi oche mbụ nke Watch Tower Society bụ Charles Taze Russell gasịrị, ha esoroghị ngwá ọrụ a na-ahụ anya nke Jehova Chineke n’okpuru onye isi oche ọhụrụ ya, J. F. Rutherford, banye n’ụzọ zuru ezu ná mmụọ nke ihe ndị na-emenụ. Obi ha anabataghị n’ezie ụzọ e si na-eme ihe. Ha gosipụtara enweghị ekele maka ụzọ Jehova si na-emeso ndị ya. Otú a, ndị ahụ yiri ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke, ndị nwere uche apụghị inye ndị a dị nzuzu, ndị na-aga n’ihu na-ekewapụ onwe ha ezi mmụọ nke nkwado si n’ala ala obi.

      16. Olee otú e si mee ka ịdị nzuzu n’ime mmụọ pụta ìhè n’akụkụ nke ụmụ agbọghọ nzuzu ahụ na-amaghị nwoke?

      16 E si otú a mee ka nzuzu ime mmụọ pụta ìhè. N’ụzọ dị aṅaa? Site n’ịda inwe mmanụ ihe atụ ahụ n’oge ahụ dị oké mkpa mgbe e nwere ezi mkpa maka inye ìhè ime mmụọ ka ihe omume ọhụrụ dị iche iche na-aga n’ihu, na-egosi na Onye ahụ Na-alụ Nwunye Ọhụrụ erutewo. Ya mere ọ bụ oge onye ọ bụla iburu ọwa ya nke na-enwu ọkụ nke ọma pụọ ije zute ya, n’ikwu ya n’ụzọ ihe atụ. Ma kama nke ahụ, ndị ahụ yiri ụmụ agbọghọ nzuzu ahụ na-amaghị nwoke, ndị ọwa ha na-anyụ anyụ, kewapụrụ onwe ha n’ebe ndị ahụ nwere uche nọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya