-
Ịpịazi Ego n’Ihi Ego Kraịst E Ji Mee IheInọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
-
-
3. Olee otú ndị ohu ahụ natara talent n’aka onye nwe ha tupu ọ pụọ si jiri ha mee ihe mgbe ọ na-anọghị ya?
3 “Ya mere, na-echenụ nche, n’ihi na unu amataghị ụbọchị ahụ ma ọ bụ oge hour ahụ. N’ihi na ọ dị ka mgbe mmadụ, mgbe ọ gaje ịnọdụ n’ala ndị ọzọ, ọ kpọrọ ndị ohu nke aka ya, rara ihe nile o nwere nye n’aka ha. Otu ka o nyere talent ise,a nke ọzọ talent abụọ, nke ọzọ otu talent; o nye onye ọ bụla dị ka ike nke aka ya hà; o wee jee ịnọdụ n’ala ndị ọzọ. Ngwa ngwa onye naara talent ise ahụ gara were ha zụọ ahịa, wee rite uru talent ise ọzọ. Otú ahụ onye naara talent abụọ ahụ ritekwara talent abụọ ọzọ. Ma onye naara otu talent ahụ jere gwuo ala, zobe ego onye nwe ya.
-
-
Ịpịazi Ego n’Ihi Ego Kraịst E Ji Mee IheInọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
-
-
a Otu talent ọlaọcha ndị Grik dị 20.4 kilogram n’ịdị arọ.
-