Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ịpịazi Ego n’Ihi Ego Kraịst E Ji Mee Ihe
    Inọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
    • Isi 7

      Ịpịazi Ego n’Ihi Ego Kraịst E Ji Mee Ihe

      1. Olee ọchịchị nke na-enweghị nsogbu akụ na ụba, olee ndị kwa ugbu a ga-esoro ọchịchị nke a mee mpịazi?

      ỌDỊGHỊ ọchịchị ọ bụla na-enweghị nsogbu ọnọdụ akụ na ụba, e wepụkwa otu. Ihe ka n’ọnụ ọgụgụ nke ọchịchị dị iche iche ji ụgwọ dị ukwuu. Nanị ọchịchị dị iche bụ “alaeze eluigwe” ahụ a na-akpọsa ebe nile ugbu a. (Matiu 25:1) A ka nwere n’elu ala ndị ahụ gaje iso n’Alaeze eluigwe ahụ, ndị ga-eje ozi n’ọchịchị ahụ. N’oge a nke kasị egwu n’akụkọ ihe mere eme dum nke mmadụ, a na-akpọku ndị ohu ndị a nke “alaeze eluigwe” ịbịa mee mpịazi. Ha aghaghị ịkọrọ ọchịchị ahụ otú ha si jiri akụ ndị e nyere ha mee ihe.

  • Ịpịazi Ego n’Ihi Ego Kraịst E Ji Mee Ihe
    Inọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
    • 4. Gịnị ka onyenwenụ ahụ gwara ndị ohu ahụ mụbara ọnụ ọgụgụ nke talent ndị ahụ?

      4 “Ma mgbe ogologo oge gasịrị onye nwe ndị ohu ahụ bịa, ya na ha wee pịazie. Onye ahụ nke naara talent ise wee bịakwute ya weta talent ise ọzọ, sị, Onyenwe anyị, ị raara talent ise nye m n’aka: lee, eritere m talent ise ọzọ n’uru. Onye nwe ya sịrị ya, I mere nke ọma, ezi ohu nke kwesịrị ka a tụkwasị gị obi: i kwesịrị ka a tụkwasị gị obi n’ụmụ ihe ole na ole, m ga-eme gị onye isi ọtụtụ ihe: baa n’ọṅụ nke onye nwe gị. Onye naara talent abụọ ahụ wee bịakwutekwa ya, sị, Onyenwe anyị, ị raara talent abụọ nye m n’aka: lee, eritere m talent abụọ ọzọ n’uru. Onye nwe ya sịrị ya, I mere nke ọma, ezi ohu nke kwesịrị ka a tụkwasị gị obi; i kwesịrị ka a tụkwasị gị obi n’ụmụ ihe ole na ole, m ga-eme gị onye isi ọtụtụ ihe: baa n’ọṅụ nke onye nwe gị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya