Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Eprel p. 2
  • Eprel 2-8

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 2-8
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Eprel p. 2

Eprel 2-8

MATIU 26

  • Abụ nke 19 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Otú Ememme Ngabiga na Ncheta Ọnwụ Jizọs Si Yie na Otú Ha Si Dị Iche”: (Nkeji 10)

    • Mat. 26:​17-20​—⁠Jizọs so ndịozi ya mee Ememme Ngabiga ikpeazụ ya (nwtsty ihe e ji kọwaa amaokwu ahụ)

    • Mat. 26:26​—⁠Achịcha ahụ e ji echeta ọnwụ Jizọs nọchiri anya ahụ́ ya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 26:​27, 28​—⁠Mmanya ahụ e ji echeta ọnwụ Jizọs nọchiri anya ‘ọbara Jizọs nke ọgbụgba ndụ ahụ’ (nwtsty ihe e ji kọwaa amaokwu ndị ahụ)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 26:17​—⁠Olee ihe mere e nwere ike iji kwuo na Naịsan 13 bụ “ụbọchị mbụ nke ememme achịcha na-ekoghị eko”? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 26:39​—⁠Olee ihe o nwere ike ịbụ ya mere Jizọs ji kpee n’ekpere, sị: “Ka iko a gabiga m”? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 26:​1-19

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 59 ¶21-22 na ihe e dere ná ngwụcha akwụkwọ ahụ

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 20

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8)

  • Bụrụ Enyi Jehova​—⁠Àjà Mgbapụta Jizọs: (Nkeji 7) Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu. Jụọ ha ajụjụ ndị a: Gịnị mere ndị mmadụ ji na-arịa ọrịa, na-aka nká, na-anwụkwa anwụ? Olee olileanya Jehova mere ka anyị nwee? Olee onye ị ga-achọ ịhụ na Paradaịs?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 15

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 74 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya